Uncategorized

Ambode ohápụ̀rụ̀ APC, gáá Labour Party?

Ọtụtụ edemede na mgbasa ozi ọha na-ekwu na Akinwunmi Ambode, onye bụ gọvanọ nke ochie na Lagos, banyere Labour party (LP).

Dịka akụkọ ahụ siri kọwa, nya bụ gọvanọ mbụ bu n’obi ikwu maka ọchịchọ ọchịchị ya n’otu ndọrọ ndọrọ ọchịchị LP na afọ 2023.

Ụbọchị ịse n’afọ July, ndị nta akụkọ a na-kpọ Leadership Scorecard dèrè edemede sitere na ebubo na-ewu ewu gbasara Ambode.

Nya bụ edemede na-akọwa na Ambode dèrè okwu, sị ka ndị okorobịa na agbọghọbịa nwete kaadị ntụli aka maka ntụli aka nke na-abịa.

Okwu ahụ gụrụ sị: ” Ụmụ okorobịa na agbọghọobia na-abia. Ike dị n’aka ha. Gaa nụ nwete kaadị ntuli aka ụnụ. Ọdịnihu ụnụ bụ ugbua.”

Comment here

I accept the Terms and Conditions and the Privacy Policy